"Nkwụ na nkwụ ga-akwụkọ tupu ha esiwe ogologo - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
"Ihe ahụ di wọrọ ogori azụọla n'ahịa - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
“E were áká nye áká, o too ogologo - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
Ebe ahịhịa na-atọ ewu ụtọ dị ka nke na-egbu ya egbu na-adịkwu - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
“E gbuo n’iwe, e lie maka isi - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
“Na mmiri e ji akwụọ aka ka e si ama ka ihe a ga-eri ha - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
Copyright © 2022 Igbogaadi.com. All Rights Reserved.
Designer Ex@kt Web Clinic!