Mma ndụ

Mma ndụ Mma ndụ igbogaadi.com

ḾMĀ NDỤ CHINEKE KERE!
Chi ukwu Okike Abịama na-eke (Chineke)
Chi ukwu Okike Abịama kere elu kee ala  

Chi ukwu Okike Abịama kechara ihe niile 

Chi ukwu Okike Abịama kee nwoke kee nwanyị   
Chi ukwu Okike Abịama buru ụzọ ke nwoke kunye ya ume ndụ

Chi ukwu Okike Abịama lelekata nwoke na ḿmā  
Chi ukwu Okike Abịama kpọọ ya Ḿmā ndụ (mmadụ)

Anyị bụ ḿmā ndụ Chi ukwu Okike Abịama

Ụtọ asụsụ Igbo so n'asụsụ mbụ n'ụwa
Agbụrụ, asụsụ na omenala Igbo ga-adị!

A gụọla ya ugboro 904

Gụkwuo Akụkọ ndị ọzọ so:

Gaghachi n'elu

Designer Ex@kt Web Clinic!