Peter Obi jiri vidio kọwara ndị Obidient otu ha ga-esi tụnyere ya vootu

Petrer Obi Petrer Obi

"A na-egosị nwata awọ nọ n'ikpo okwute, a na-atụrụ ya aka - Okwu ndị mbụ na ndị egede!

Peter Obi bụ onye na-azọ ọkwa onyeisiala n’okpruru pati Labour, agwala ndị a na-kpọ  “Obidient” ka ha ga napụta kaadị votu ha (PVC) maka iso binye aka na ntuliaka na-abịa abịa.
Ọ gara n'ihu ịkọwa otu mbinye aka na ndọrọndọrọ na-abịa abịa siri dị mkpa.

O mekwara ka ha ghọta na ọ bụ ya bụ onye na-azọ ọkwa onyeisiala n’okpuru pati Labour.
PO kwara na onye binyere aka ebe e sere NNE, NNA na NWA bụ Peter Obi ka onye ahụ binyeere aka.

Ihe ị ga-ahụ n'akwụkwọ ntuliaka bụ naanị LP nke pụtara Labour Party na aha ịchafụ, onyoonyo mmadụ adịghị na ya.

Agbụrụ, asụsụ na omenala Igbo ga-adị!

A gụọla ya ugboro 457
Gaghachi n'elu

Designer Ex@kt Web Clinic!