"A na-egosị nwata awọ nọ n'ikpo okwute, a na-atụrụ ya aka - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
“Onye riri nwanne ya nakpu ụra bu ọnụ nakpu – Okwu ndị mbụ na ndị egede!
“E were áká nye áká, o too ogologo - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
"O nweghị otu e siri kpọcha anụ ewu ka a ghara ịtata ya aja - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
"A gụrụ mbụ gụrụ abụọ, ọ bụrụ ajọ ọgụgụ - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
"Ubọchị ndị nwe nta ka ha nwe mba ọgụ - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
“A na-agbanụ agbanụ aracha aka, aga-afanye ya n’uko – Okwu ndị mbụ na ndị egede!
"Egwu dagharịa a tụgharịa ụkwụ egwu - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
"Ikwu riri awọ anaghị ekwe na onye ọma nọ be ha - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
Copyright © 2022 Igbogaadi.com. All Rights Reserved.
Designer Ex@kt Web Clinic!