"A na-egosị nwata awọ nọ n'ikpo okwute, a na-atụrụ ya aka - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
“Onye riri nwanne ya nakpu ụra bu ọnụ nakpu – Okwu ndị mbụ na ndị egede!
“Agha a kara aka anaghị eri ngwọrọ - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
"Ụkwụ jie agụ, mgbada abịara ya ụgwọ - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
“Aka a na-ana dike bụ itunye ya ugbene ugo – Okwu ndị mbụ na ndị egede!
"Nkwụ na nkwụ ga-akwụkọ tupu ha esiwe ogologo - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
Mọndee, 18/01/2021
"Mmiri ụgụ gbapụtara ka e ji esi ya - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
Tọọzdee, 14/01/2021
"Mmiri nwere awọ, nwee mbara, enwezuola ndị na-ekwere ya égwú - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
Sọndee, 21/02/2021
"Ihe onye bara nkịta ya ka ọ ga-aza - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
Fraịdee, 06/02/2015
"Ahịa mbe abụọ zụrụ uru anaghị adị ya - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
Tuusdee, 03/11/2020
Fraịdee, 20/11/2020
Tọọzdee, 24/12/2020
"Ori achịsa ọkpa chetakwa na ebere bụ ụgwọ - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
Tọọzdee, 05/02/2015
"Ọhịa nwere ebu, nwee mfụ, enwezuola ihe na-agba agba - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
Wenesdee, 10/02/2021
"Ngana kpuchie ute, agụụ ekpughe ya - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
Tọọzdee, 14/10/2021
"Onye anọghị ebe e liri ozu na-esi n’ọkpa abọ - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
Copyright © 2022 Igbogaadi.com. All Rights Reserved.
Designer Ex@kt Web Clinic!