"A na-egosị nwata awọ nọ n'ikpo okwute, a na-atụrụ ya aka - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
“Onye riri nwanne ya nakpu ụra bu ọnụ nakpu – Okwu ndị mbụ na ndị egede!
“Agha a kara aka anaghị eri ngwọrọ - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
"Ụkwụ jie agụ, mgbada abịara ya ụgwọ - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
“Aka a na-ana dike bụ itunye ya ugbene ugo – Okwu ndị mbụ na ndị egede!
"Nkwụ na nkwụ ga-akwụkọ tupu ha esiwe ogologo - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
Fraịdee, 18/02/2022
"Ihe ahụ di wọrọ ogori azụọla n'ahịa - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
Tọọzdee, 21/10/2021
Ọ bụghị naanị ụdara mụtara nwa a na-apịwa ọnụ - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
Copyright © 2022 Igbogaadi.com. All Rights Reserved.
Designer Ex@kt Web Clinic!