Mazị Emeka Agbaka

Mazị Emeka Agbaka

 

 

 “Na mmiri e ji akwụọ aka ka e si ama ka ihe a ga-eri ha - Okwu ndị mbụ na ndị egede!

"Ọ bụkwa mmadụ nwe ọgọdọ ewu na-ata - Okwu ndị mbụ na ndị egede!

"Oke anaghị eri ihe onye mụ anya - Okwu ndị mbụ na ndị egede!

"Ahụ ihe ka ubi, e re ọba - Okwu ndị mbụ na ndị egede!

"Ọnụ ọma jụ okproko ọ dị ka ọ jụrụ ọsụkwụ - Okwu ndị mbụ na ndị egede!

"Ụkwụ na-aga warawara anya na-aga warawara na-ahụ ya - Okwu ndị mbụ na ndị egede!

"A naghị amara onye ụlọ ọgọdọ mkpụ n’ala - Okwu ndị mbụ na ndị egede!

"Ọ na-abụ a maa nwata ajọ nkwukwa ajọ ikwu apụọ ya n'ọnụ - Okwu ndị  mbụ na ndị egede!

"Onye anarakwana nwata ji ha n'ihi na ọ chara mmanụ - Okwu ndị mbụ na ndị egede!

Gaghachi n'elu

Designer Ex@kt Web Clinic!