"Onye anarakwana nwata ji ha n'ihi na ọ chara mmanụ - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
"Ọ na-abụ a maa nwata ajọ nkwukwa ajọ ikwu apụọ ya n'ọnụ - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
"A naghị amara onye ụlọ ọgọdọ mkpụ n’ala - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
"Ọnụ ọma jụ okproko ọ dị ka ọ jụrụ ọsụkwụ - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
"Onye sụrụ ọhịa ga-ata ọka - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
"Ori mgbe e nyere ya anaghị eri mgbe ọ gụrụ ya - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
"A na-ekwu na ọrịa ezughị oke a sị onye dara ibi ya tokwzuo afọ - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
"Akpata n'anwụ e rie na ndo - Okwu ndị mbụ na ndị egede!
Copyright © 2022 Igbogaadi.com. All Rights Reserved.
Designer Ex@kt Web Clinic!