Mazị Emeka Agbaka

Mazị Emeka Agbaka

 

 

Ebe ahịhịa na-atọ ewu ụtọ dị ka nke na-egbu ya egbu na-adịkwu - Okwu ndị mbụ na ndị egede!

Abakaliki so n’otu nnukwu obodo dị n’ala Igbo!

"Ọ na-abụ a na-akọrọ onye mba ọ na-agba n’aka n’ihi na mbịara mbịara anaghị ama ókè ala - Okwu ndị mbụ na ndị egede!

"A gbaghị ụzọ oweri mgba ọ naghị echi - Okwu ndị mbụ na ndị egede!

"A na-egosị nwata awọ nọ n'ikpo okwute, a na-atụrụ ya aka - Okwu ndị mbụ na ndị egede!

"A naghị eti nwata ihe sị ya ebekwala akwa – Okwu ndị mbụ na ndị egede!

Gaghachi n'elu

Designer Ex@kt Web Clinic!