Akwụkwọ Njụọhịa

Akwụkwọ Njụọhịa igbogaadi.com

NJỤỌHỊA
Akwụkwọ Njụọhịa dị n'ọhịa
Akwụkwọ Njụọhịa jụtụ nwoke jụtụ nwanyị
Akwụkwọ Njụọhịa ajụgharịa ya anya
Akwụkwọ Njụọhịa ajụfuo ya uche
Akwụkwọ Njụọhịa jụkwaa jụhie obejiri nwoke ajụọ ya ọha
Akwụkwọ Njụọhịa jụọ jụhie obejiri nwanyị ajụọ ya ese
Akwụkwọ Njụọhịa ị bụ ajụjụ enweghị ọsịsa
Akwụkwọ Njụọhịa ị jụtụla mmadụ mbụ?
Akwụkwọ Njụọhịa ị bụ akwụkwọ ndụ?
Akwụkwọ Njụọhịa ị bụ akwụkwọ mmụọ?
Akwụkwọ Njụọhịa a jụrụ ọ ga-azakwa
Akwụkwọ Njụọhịa ndị egede kwuru na akwụkwọ ndụ dị n'ọhịa nwere ntị
Akwụkwọ ndụ nwere ntị aghọrọla akwụkwọ mmụọ
Onye ajụjụ anaghị efu ụzọ!

Agbụrụ, asụsụ na omenala Igbo ga-adị!
©️Mazị Emeka Agbaka 2019

A gụọla ya ugboro 1009

Gụkwuo Akụkọ ndị ọzọ so:

Gaghachi n'elu

Designer Ex@kt Web Clinic!